Ekene Maria. by Rev. Frère Dominic IGWE — Lyrics

Rev. Frère Dominic IGWE Igbo Latin Marian Hymns Hymns Staff notation

Full Lyrics

REFRAIN Ave, Ave, Ave, Ave, Ave Maria ị jupụtara n'amara, Nne. Ekene, ekene, ekene, Dịrị gị, dịrị gị Maria, Nwanyị ọma, ezigbo nne. VERSE 1 N'etiti ụmụnwaanyị niile, Ị bụ onye dị ukwu, Ị bụ onye dị ngozi. Yọbara anyị arịrịọ eh, Yọbara anyị arịrịọ eh! Dịka na Kana na Galili. VERSE 2 Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi, Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi, Bụ Nwafo gị, Jesu. Onye bụ Mezaya, Bụ Nwafo gị, Jesu. Chukwu n'onwe ya, Bụ Nwafo gị, Jesu. Eze udo bụ Nwafo gị, Jesu. Ọ gaachị, chị chị chị, Chịwa chịwa chịwa, Chịgide chịgide, Chịa mba niile.

Download the sheet music

Ekene Maria.

Ekene Maria.

By Rev. Frère Dominic IGW...
Staff
Igbo, Latin
6 pages
0 Downloads
Marian Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want