Ekene Maria by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Latin Marian Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[SOLO] Ave, Ave, Ave, Ave. [TUTTI] Ave, Ave, Ave, Ave. [REFRAIN] Ave Maria, Ijuputara n'amara Nne. Ekene, Ekene, O Ekene, Ekene, Ekene, O Ekene, Ekene, Ekene, O diri gi, diri gi, diri gi, O diri gi, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, Ave, diri gi, Maria Nwanyị ọma ezigbo Nne. [VERSE 1] N'eti umu nnanyi nile, I bu Onye di nkwa, I bu Onye di ngozi. Yobara nyi ayiyo eh! Maria, Maria, I di kana kana na Galilee. [VERSE 2] O di ngozi, O di ngozi, Odogwu. Dimkpa Dike Odogwu, bu Nwa afo gi Jesu Onye bu Mezaya, Eze Udo bu Nwa afo gi Jesu, Chi Chi Chi Chi Chi Chi Chi na Chi na Chi mu, Chigi de, Chigi de, Chigi de, Chi a mba nile.

Download the sheet music

Ekene Maria

Ekene Maria

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo, Latin
2 pages
13 Downloads
Marian Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want