EKENE MARIA by Michael C. Uzomah — Lyrics

Michael C. Uzomah Igbo Marian Hymns Hymns Prayer Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ekene Maria! Ekene Maria Ekene Maria I juputara na Gracia, I juputara na Gracia Oseburuwa nọnyere gị. VERSE 1 Ị dị ngọzi n'etiti ụmụnwanyị ebe niile Ọ dị azi ngọzi, ọ dị azi ngọzi nwa afọ gị Jesu. VERSE 2 Maria dị asọ, rịọbara anyị arịrịọ, rịọbara anyị arịrịọ. Rịọbara anyị arịrịọ, rịọbara anyị arịrịọ.

Download the sheet music

EKENE MARIA

EKENE MARIA

By Michael C. Uzomah
Staff & Solfa
Igbo
6 pages
0 Downloads
Marian Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want