Full Lyrics
[Chorus]
Ekelerem Chin'emema n'ihi h'ọma o
Ihe mmadụ n'ekweghị kam buru
Kam mechara wee buru
O tinyerem n'ebe
dielu ma fịcha nya mmiri mo,
Nwannem na Kristi soro m kele nu ya.
[Verse 1]
Maka iheọm' ihe merem o Ya mere
m'ji nọrọ n'ihu gị ha gụrụ egwu,
na buru gị abụ otito,
Makana ị bụ chin'eyemike
ị bụ onyen zọpụta mo.
[Refrain]
Ihe mmadụ n'ekweghị kam buru chai abụrụgọm ya.
[Verse 2]
Ị mana ọnụ haji k'om ọnụ mechara buru
ọnụ haji agọzi mo,
Maka Chi chetara
mo Akụkọ m agbanwela o,
maka na Ifeanyi Chukwu bụ aha ya
Ọnweghị ihe na'nyi chukwu mo.
[Verse 3]
Ekele dịrị Onye oluebube Chukwu nna
Ekele dịrị nwa
ya maka ọnwụ Ọ nwụrụ n'obe
Ekele dịrị mmụọ nsọ onye nedu'anyi je.
N'ihi na