Ekene Mo! by Bon. S. A. Inyang — Lyrics

Bon. S. A. Inyang Igbo Offertory Hymns FILM Songs FILM 2023 Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ekele ọma m o, ka m jiri bịa nụ, Bịa o k'anyị kele eze. Ekike ọma ya k'o nyere m o, Onye pụbe ọma bụ nk'o nyere m o, k'anyị too Chukwu. Onye meere ịhụnanya n'enweghị mgbanwe, O kwesịrị k'anyị nye ya. Ezie ekele Chukwu nke igwe, Kele o Chukwu nke igwe. Ezi Chukwu Ezi Nna, o gozie nk'anyị bịa. Ekele m o ka m naenye gị Chukwu. Chukwu m bụ mmadụ, onye gaarị cheta m o? Onye bụghị Chukwu m, o bụghị Chukwu m. Onye dịka Chukwu dị ebube o? Chukwu m o, o bụ ya bụ eze m o. O bụ ya dị ebube m o, ihe ọma ya naamasị. O Chukwu m o, Eze Chukwu m o, Dị ebube n'eme mma. Too ya, too ya ma kulie, K'anyị kele ya bụ eze. Ihe ọma ya bara m ma, Ayaya o k'anyị kele ya. Onye ọma o, ihe niile o meere m o naatọ m o. Ayaya o Chukwu m dị ebube do, K'anyị gbaara ya egwu, egwu ọma o. Kwe nụ gbo iye iye, eye kwe nụ kwe iye iye. Ye gba nụ egwu ọma o, kulie gba ya. Gbaara n'anyị gbara ya egwu do, Too ya bụ eze dị mma. Kele ya kwe nụ ya n'ezi obi, Bịa kele ya n'ihe o meere. Too nụ ya n'ihe o meere m, Kwere ya ukwe ọma. Ezi Chukwu m o, bịa nye nụ ya ihe kasị mma oh, bịa o. Bịa nye ya ezi ekele, bịa nụ kele. Kwe nụ ya egwu o ti kwesịrị ya o, too nụ ya. Bịa kele Chukwu n'ihe ọma ya kachasị mma. Onyinye nyere ọma, Nna nara gozie ya biko o. O bụ ihe ọma nke Chukwu nyere m o.

Download the sheet music

Ekene Mo!

Ekene Mo!

By Bon. S. A. Inyang
Solfa
Igbo
4 pages
5 Downloads
Offertory Hymns FILM Songs FILM 2023 Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want