EKELE MARIA by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Marian Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ekele Maria, ekele Maria ị bụ ezigbo nne Nn'ọma Nn'ọma, nn'ọma, nn'ọma, nn'ọma, nn'ọma Afọ mụrụ Jesu onye nzọpụta [VERSE 1] I juputara na grasia Oseburụwa nọnyere gị Ị dị ngozi N'etiti ụmụ nwanyị niile [VERSE 2] Ọ dịkwa ngozi bụ nwa afọ gị Jesu Ngozi Ọ dịkwa ngozi bụ nwa afọ gị Jesu [VERSE 3] Maria dị asọ Nne nke Chukwu Nn'ọma, nn'ọma, nne nn'ọma Rịọbara anyị arịrịọ Kita na ma n'ọnwụ anyị Amen, amen, amen

Download the sheet music

EKELE MARIA

EKELE MARIA

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Marian Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want