Ekele Eze Nwanyi Di Aso by Chidi Zeigwe — Lyrics

Chidi Zeigwe Igbo Marian Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Ekele eze nwanyị dị asọ, Nne nne nke ebere, Ndụ anyị, ụtọ anyị na nchekwube anyị ekele, Ekele eze nwanyị dị asọ. [VERSE 1] Ngị k'anyị bụ ụmụ Eve achụpụ achụpụ naakpọku, Ngị k'anyị n'ezete l'ume naeruru naakwa kwa n'ụwa anya mmiri nke a, Eze nwanyị ekele dịrị gị o. [VERSE 2] Nyabụ rugharịkene onye n'ekwur'anyị, Lekwasi anyị anya ebere gị, M'ekp'oge nchụpụ anyị gasịrị, Gosi anyị nwa afọ gị dị ngọzi bụ Jesu. Onye dị afọma, dị ihunanya, dị ụtọ bụ Virgin Maria, Ezigbo nne ekele dịrị gị o. [VERSE 3] Nne Maria nne dị asọ, Nne dị asọ, Nne Kristi.

Download the sheet music

Ekele Eze Nwanyi Di Aso

Ekele Eze Nwanyi Di Aso

By Chidi Zeigwe
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Marian Hymns Hymns
1 0

More lyrics you may want