Egwu ndi Nne by Ndulue Ekene — Lyrics

Ndulue Ekene Igbo Mothers song Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nnem nne di mma nne, nne m nne di mma nne, nne m nne di mma nne. VERSE 1 Agụụ gụba m kpọba nnem, isi waba m kpọba nnem, afọ ruba m kpọba nnem, ahụ nwụba m kpọba nnem nne, nne m nne di mma nne. VERSE 2 Ndị nne maama kwe m aiye, ndị nne maama kwe m aiye, ugegbe ezi n'ụlọ kwezuo nụ eh! ndị ezi nne kwezuo nụ eh! Chukwu bụ ike anyị eh.

Download the sheet music

Egwu ndi Nne

Egwu ndi Nne

By Ndulue Ekene
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Mothers song Celebrations
0 0

More lyrics you may want