Full Lyrics
Echichi ony'ukọ Chukwu na katolic emego ya okenye.
Okenye na zayọn! zayọn! zayọn anyị bu Africa.
Echichi ony'ukọ Chukwu eh! nezie n'ebuli ogbenye na zayọn! zayọn!
Okenya dighi mma i kọ n'obodo.
Okenya dighi mma i kọ, cha cha.
Okenya dighi mma i kọ n'obodo n'obodo a eh!
Cheta cheta oh nwannem, cheta, cheta oh! nwannem
cheta, cheta oh na nnọ nyere ha bukwu ihe ngọzi
na nnọ nyere ha n'ewe ta kwa udo.
Echichi ony'ukọ Chukwu
cheta ụmụ nnem, cheta
echichi nke en'igwe, en'igwe, en'igwe.
Onyiny'udo bu onyinye ndi ukọ Chukwu
O tite mmanụ obodo bu onyiny'udo
Ekene di kwara Chukwu mgbe niile
bu onyinye ndi ukọ Chukwu
Ngọzi di ri ndi ukọ Chukwu niile eh!