Full Lyrics
[CHORUS]
Ebube biko gbadata
Chukwuebube doo nara n'onyiny'a nyio!
Ebube biko gbadata Oh Chukwu!
Chukwuebube doo nara n'onyinyea nyio!
Ebube biko gbadazie ya
Chukwuebube doo nara n'onyiny'anyio!
Ta oh! Chukwuebube doo nara n'onyiny'a nyio!
[REFRAIN]
Chukwuebube doo! nara n'onyiny'a nyio!
[VERSE 1A]
Achịcha na mmany'anyị naebutere Gị Nna,
[VERSE 1B]
Ọ bụ ihe aka mmadụ siri n'ihe I nyer'anyị mepụta
[VERSE 1C]
Anyị narịọ gị wụsa ya ebube Gị
[VERSE 2A]
Onyinyenyị ndị a si anyị n'obi!
[VERSE 2B]
Ebube Shekinah! wụs'anyị ebube Gị Nna!
[VERSE 2C]
Nara ya n'aka Ụkọchukwu Gị