Full Lyrics
INTRO
Ebelebe'gbuo, ebelebe'gbuo, ebelebe'gbuo
K'anyincha tienu ebelebe
Obodo ndi muo, Obodo ndi mmadu
na Kristi Onyenzoputa ekuligo.
CHORUS
Ebelebe'gbuo
K'anyincha tienu ebelebe
Ebelebe'gbuo
K'anyincha tienu ebelebe
Obodo ndi muo
Obodo ndi mmadu
na Kristi Onyenzoputa ekuligo.
VERSE 1
Ihe guru emego
Dinwen'anyi ekulitego n'onwu nk'obe.
VERSE 2
O chichiri gbachiri ebe nile
Ndi nche kpud'ihu n'ala n'eche ya nche.
VERSE 3
Dinwanyi ekulitego
K'anyi nuria
Onwu enwegh'ike ozo n'ebeano.
VERSE 4
Ebelebe'gbuo, ebelebe'gbuo, ebelebe'gbuo
na Galilee.