Ebe Omasiri Gi Chineke by Emma Ug — Lyrics

Emma Ug Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Uh Chineke dalu Chineke dalu o Ebe omasiri Gi n'o gaadiri m otu a Chineke nara ekele CHORUS Ah eh Job naekwu okwu nso VERSE 1 N'ezie k'anyi kelee Chineke Ebe anyi n'anata ihe oma n'aka Gi Anyi aghaghikwa inara ihe ojoo VERSE 2 K'anyi lota k'onye naeme uche Chukwu Ekwensu nwara ya ihe nile o nwere gwucha n'anya ose kpurukpu Fee Chineke tie mkpu wee si Oto ka m gba bia, oto ka m gba ala Chineke nyere, ewere ya, ngozi diri aha Ya VERSE 3 O nwe mgbe n'eru n'uwa Chukwu o nọ kwa nso O nwe mgbe n'eru o dizi k'achinaghi nso, i lee anya n'ihu, lee anya n'azu, ahuhu akaria Nwanne m dere juu, lota ihe Chukwu gwara anyi, echiche m abughi echiche gi VERSE 4 N'ezie k'anyi kelee Chineke REFRAIN Ebe omasiri Gi Chineke nara ekele Ma m no n'akwa Chineke ewo N'onodu obuna nke m furu onwe m ewo

Download the sheet music

Ebe Omasiri Gi Chineke

Ebe Omasiri Gi Chineke

By Emma Ug
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want