E GUZOM E KELE GI by Cyril Victor Ugonna — Lyrics

Cyril Victor Ugonna Igbo Folk songs Celebrations Recessional / Dismissal Hymns Hymns Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS E guzom ekele Gi Emmanuel E guzom ekele Gi Emmanuel maka ihom'imere moo e guzom ajaa Gi mma VERSE 1 E kele dike n'akb'mere dike emezwao ya mere nji bia n'iru Gi inyeco ekele n'onu Gi Isiala moo Chi moo Isiala moo Emmanuel kperala moo nani Gi nwe ya VERSE 2 Chukwu Nna Okwa Gi nyerem ahu ike Onye gbawaram'oso du moo Chi moo Ci nwe ka ekele kam jiri bia n'iru Gi kpo isiala nye Gi VERSE 3 Chinasaram O kuru moo O lileanya gwu n'a gwu Onye gari je n'akuku n'Obinzi gwe nar'eke le ebi lewem gozie moo agam a kpo isiala nye Gi VERSE 4 E guzom ekele Gi e guzom ajaa Gi mma e guzom ekele Gi Chimo Onye n'enye nwa bia nar'ekele Chimo Ogologo ndu bia nar'ekele Chimo Chinyerem nwa bia nar'ekele Chimo N'isi nne na nnam Umunnam na ndi enyi moo Oh Chi moo bia nar'ekele moo na n'esekpum Gi Chi mam kpam oo ndi d'uri je nefere gi aka Chi ji ndum ihe n'ile kere n'akpo isi ala nye Gi

Download the sheet music

E GUZOM E KELE GI

E GUZOM E KELE GI

By Cyril Victor Ugonna
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Folk songs Celebrations Recessional / Dismissal Hymns Hymns Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want