Full Lyrics
REFRAIN
Duru ndị gị laba biko Ezi Chineke, ewo
Gozie ndị gị n'uje
Oh! gozie ndị gị n'uje
VERSE 1
K'anyị labanụ n'udo
N'Aja Missa agwụgo,
K'anyị kwusaba Oziọma
N'ike Chineke.
VERSE 2
Ndị agbataobi niile,
Ndị enyi na ikwu n'ibe,
Gaanụ Oziọma nke Chineke
Na ndụ anyị n'ọfụụ.
VERSE 3
N'ebe anyị n'alụ ọlụ,
N'ebe anyị n'azụ ahịa, n'ezie
Ụwa gaanụ Oziọma nke Chineke
Na ndụ anyị n'ọfụụ.