DURU ANYI NABA by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

Chukwujekwu Nweke Igbo Recessional / Dismissal Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chukwu okike, Onye ngozi k'ị bụ, Onye dị nsọ, duru anyị naba na Missa agwụsịwo. Onye amara, Onye ukwu k'ị bụ, Daddy m o, Chukwu ker'ụwa doo, dur'anyị naba. VERSE 1 Ngwanụ k'anyị nabanụ jee kwusaba oziọma, Chukwu k'anyị gwamba nụ le maka ngozi Chineke. VERSE 2 Anyị gaeji ebube Chineke jee na mba niile, Jee gwa mmadụ nụ le maka amara Chineke.

Download the sheet music

DURU ANYI NABA

DURU ANYI NABA

By Chukwujekwu Nweke
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want