Full Lyrics
[Solo]
Nna anyị nọ n'igwe
Chukwu ke l'enigwe n'ala
Dube m Obinigwe
Chukwu m o! Chukwu m o!!
[Chorus]
Chukwuọma Onye n'edu m ije
E b'ọ bụ nam n'eje
[Verse 1]
Mgbe nd'ụwa niile n'achụ m ọ
Chukwu m o! Chukwu m o!!
[Verse 2]
Nani gị n'eche mgbe niile
Chukwu m o! Chukwu m o!!
[Bridge]
Solo: N'ihi sị ke ọ dị mma ọ dị njọ
Chorus: Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu
Chorus: Chukwuọma Onye n'edu m ije e b'ọ bụ nam n'eje
[Coda]
Chorus: Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwuọma
Solo: N'ihi s'ike ọ dị mma ọ dị njọ
Chorus: Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwu Chukwuọma
Chorus: Onye n'edu m ije e b'ọ bụ nam n'eje
Solo: Nna anyị nọ n'igwe
Chorus: Chukwu bi n'igwe