Full Lyrics
INTRO
Dinwenu lee m
Dinwenu lee m
A bịaram ebe a ka m mee uche gị
Iwu gị naamasị m
Uche Chukwu a chọ m ya
Chukwu abịaram n'ihu gị ugbua na
I mee uche gị
VERSE 1
E chere m Dinwenu
Ma ọ hulatara n'ala nụrụ mkpu akwa m
Tinyekwazie ukwe ọhụrụ n'ọnụ m
REFRAIN
Ezi Chukwu lee m na n'ihu gị
A nọ m ebe a n'ihu gị makana
Chukwu m lee nu m oo
A bịawo m i mee uche gị
VERSE 2
Ị naghị anara aja n'ọbụla
Ihe onyinye
A chọghị m
Dinwenu a nọ m n'ihu gị
VERSE 3
N'ime akwụkwọ e dere na m kwesịrị
I mee uche gị
Chineke m
Iwu gị n'asọ m'ụsọ n'ime obi m oo