Dinwenu Bụ Onye Nchem by Chidi Ezeigwe — Lyrics

Chidi Ezeigwe Igbo Responsorial Psalms Communion Hymns Burial / Funeral Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Dinwenu bụ onye nchem, Dinwenu bụ onye nchem, Dinwenu bụ onye nchem, O nweghị ihe m gaachọ. VERSE 1 Chineke bụ onye nchem, O nweghị ihe m gaachọ. Ọ n'eme ka m zurike, Ebe ahịhịa ndụ dị. Ọ n'eduga m na mmiri, Ebe ahụ ka ọ n'enye m ike. VERSE 2 Ọ n'edu m n'ụzọ ezi omume, N'ihi aha ya. Ọ bụrụgodu na m n'aga, Na ndagwurugwu nke ọnwụ, Egwu ọbụla agaghị atụ m. VERSE 3 Ị ji mkpara na ngụ gị nodebe m, Ọ bụ ha n'enye m agbamume. Ị naakwadoro m nri n'ihu ndị iro m, Ị teela isi m mmanụ, Iko m ejula n'ọnụ naagbofu. VERSE 4 N'ezie obi ọma na ebere, Ga n'eso m ụbọchị ndụ m niile. Agam ebi n'ụlọ nke Chineke, Ebebe ebebe.

Download the sheet music

Dinwenu Bụ Onye Nchem

Dinwenu Bụ Onye Nchem

By Chidi Ezeigwe
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Responsorial Psalms Communion Hymns Burial / Funeral Hymns
0 0

More lyrics you may want