Dinwenu Bụ Onye Nchem - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Chidi Ezeigwe
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Dinwenu Bụ Onye Nchem by Chidi Ezeigwe — Lyrics

CHORUS Dinwenu bụ onye nchem, Dinwenu bụ onye nchem, Dinwenu bụ onye nchem, O nweghị ihe m gaachọ. VERSE 1 Chineke bụ onye nchem, O nweghị ihe m gaachọ. Ọ n'eme ka m zurike, Ebe ahịhịa ndụ dị. Ọ n'eduga m na mmiri, Ebe ahụ ka ọ n'enye m ike. VERSE 2 Ọ n'edu m n'ụzọ ezi omume, N'ihi aha ya.
Read full lyrics

About Dinwenu Bụ Onye Nchem

"Dinwenu Bụ Onye Nchem" is a gentle, reassuring setting of Psalm 23, bringing the beloved words of the Good Shepherd to life in Igbo. Ezeigwe Chidi’s arrangement captures the deep trust and quiet confidence of the psalmist. From the opening declaration that the Lord is our shepherd and we shall not want, the melody flows with a sense of peace, guiding the choir through green pastures and restful waters.

In the choir loft, this piece is a natural choice for the Responsorial Psalm, but its comforting message also makes it a staple for Communion and funeral Masses. The verses walk the congregation through the valley of the shadow of death, leaning on the staff of the Shepherd for courage, before culminating in the joyful promise of dwelling in the house of the Lord forever. When the voices blend on the final verse, singing of God's goodness and mercy, it leaves the church with a profound sense of spiritual rest and hope.