Dinwenu bu Onye nche m by Ezeleke Livinus — Lyrics

Ezeleke Livinus Igbo Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Dinwenu bụ Onye nche m, onwe kwaghị ihe m ga chọ. VERSE 1 Dinwenu bụ Onye nche m, onwe kwaghị ihe m ga chọ. Ebe ahịhịa ndụ jur'eju ka Ọ n'enye m ezumike, Ọ na edu m na mmiri ka m zur'ike, Ọ na edu m ka m were kute kwa ume. VERSE 2 Ọ n'edu m n'ụzọ kwụọtọ, Ọ na eme ka aha ya siri dị. Ọ bụrụgodu na m n'aga n'ọchịchịrị, egwu ọbụla agaghị atụ m. Iji mkpara na ngụ gị nọdebe m, ọ bụ ha na enye m mmeri. VERSE 3 Iji aka gị kwado nri nke m ga eri n'ihu ndị iro m, iji aka yitee m ude n'isi, iko mmanya m ejula n'ọnụ na agbọfu. VERSE 4 Ihunanya na obi ọma ga n'eso m ụbọchị ndụ m nile, aga m ebi n'ụlọ nke Chineke, biri na ya ebebe ebebe.

Download the sheet music

Dinwenu bu Onye nche m

Dinwenu bu Onye nche m

By Ezeleke Livinus
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Burial / Funeral Hymns Responsorial Psalms Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want