Full Lyrics
CHORUS
Detuo Onyenw'anyi onu ka ihu na Dinwenu di uto.
VERSE 1
A ga m agozi Onyenw'anyi mgbe nile
Otito Ya gadi n'onum
Ka m kpuru obi m tobe Onyenw'anyi
Ndi umeala g'anuo lum wee nuria.
Detu Ya onu, Ee n'o di uto.
VERSE 2
Anya Onyenw'anyi wukwasara na ndi eziomume
O chere nti nakwa ahu akwa ha n'ebe
Onyenw'anyi naebuso ndi aruruala agha
Agha buso h'agha iji mee k'a ghara icheta ha ozo n'elu uwa.
Detu Ya onu, Ee n'o di uto.
VERSE 3
Mgbe obula onye eziomume tikuru Onyenweanyi
O naanuo lu ha, O naanuo lu ha
O naegboro ha mmekpa ahu ha nile
Onyenw'anyi no n'di obi gbawara agbawa nso
O naazoputa ndi agbapiara obi.
Detu Ya onu, Ee n'o di uto.
VERSE 4
Nsogbu chere onye eziomume n'ihu a karika
Ma Onyenw'anyi n'agbaputacha ya n'aha nile
O naeche okpukpu ya nile nche
Ka agha ri nwe otu n'ime ha gagbajiri nu.
Detu Ya onu, Ee n'o di uto.
VERSE 5
Ajo omume gburu onye ome k'ome
Ma ndi iro onye eziomume ga akwugwo mmehie ha
Onyenweanyi g'agbaputa ndu umu odibo Ya
Onye obula gbatara gsondu n'ime Ya anaghi na mmehie.
Detu Ya onu, Ee n'o di uto.