DETU ONYENWANYI ONU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Ihebinike George
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

DETU ONYENWANYI ONU by Ihebinike George — Lyrics

CHORUS Detuo Onyenw'anyi onu ka ihu na Dinwenu di uto. VERSE 1 A ga m agozi Onyenw'anyi mgbe nile Otito Ya gadi n'onum Ka m kpuru obi m tobe Onyenw'anyi Ndi umeala g'anuo lum wee nuria. Detu Ya onu, Ee n'o di uto. VERSE 2 Anya Onyenw'anyi wukwasara na ndi eziomume O chere nti nakwa ahu akwa ha n'ebe Onyenw'anyi naebuso ndi aruruala agha Agha buso h'agha iji mee k'a ghara icheta ha ozo n'elu uwa. Detu Ya onu, Ee n'o di uto. VERSE 3 Mgbe obula onye eziomume tikuru Onyenweanyi
Read full lyrics

About DETU ONYENWANYI ONU

"Detu Onyenwanyi Onu" is a gentle setting of the psalmist’s invitation to "taste and see that the Lord is good." Ihebinike George B. arranges this passage (noted on the score as Psalm 33, following the traditional Vulgate numbering) into a flowing, reflective piece that fits naturally into the Communion rite or as a Responsorial Psalm. The verses walk through the promises of God's protection for the righteous, reminding the congregation that the Lord hears their cries and heals broken hearts.

During rehearsals, choirs will appreciate the straightforward, reassuring melody. The short choral tag at the end of each verse—"Detu Ya onu, Ee n'o di uto"—acts as a meditative echo before returning to the main chorus. It is a comforting piece that encourages the faithful to trust in God's goodness, making it an excellent choice for moments of quiet reflection and Eucharistic devotion during Mass.