Full Lyrics
[CHORUS]
Jesu Onye obuli
Kelee Chineke Dinwenu
Onyeoma, kpọ ya di ukwu
Kwu nye ya otito, nye ya otito
Onyeoma Eze, Onyeoma Eze Nna
Mbu O ga bia ozo
O nwe ihe Chukwu nyere mu
Bulie ya elu, too ya too ya
Bulie ya elu, bulie ya elu
Onyeoma, Okaka, otito
Mmamma e, mmamma e
Nye bia nye ya otito
[ALTO SOLO]
Onyeoma mee
Chineke, I bu Chineke
I bu Onyeoma
Chineke Nna e yi
[TENOR SOLO]
Onyeoma mee, Odogwu
Ị mana Chineke bu Odogwu
Ị mana Chineke bu Chukwu
Eze, Odogwu O
[ENDING]
Jisos, O bu Jisos
Ọ dighi onye di n'uwa ka Gị
O Dinwenu e
Ọ dighi onye di ka Gị, Eze