DAALU (NNA) by Martins Asogwa and Obioha Ogbonna — Lyrics

Martins Asogwa and Obioha Ogbonna Igbo FILM Songs FILM 2019 Anthems Motets Concert Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Onye ọbụla soro mu kelee Chineke Onye ọbụla soro mu kelee Dinwenu, kelee Dinwenu Eh Chukwu anyị naefe dị mma Ọ meworo anyị ihe dị ukwu Eze ka Eze Ọ meworo anyị ihe dị ukwu daalụ Ọ Nna daalụ, ọ Eze daalụ Ọ Nna daalụ, ọ Eze Ọ bụ Chukwu kere ụwa niile nwa ya abịala M bụ ọ gaabịa ọzọ O nwere ihe Chukwu onye ọma meere mu oo Ihe ezinụlọ m apụghị imere m o Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Too ya mma mma e Ị bụ Chineke Onye ọma mee Ị bụ Chineke Onye ọma mee U Dike onye ọma Mee onye ukwu ekele Otito ọjịja mma ka anyị naenye Gị Nara e Odogwu Site n'obi ọcha anyị biko Chim oo na ị bụ Chukwu ọkaaka m eeh Onye dị ka Chineke eze ndị eze Ị gaadị eh Ị ma na Chineke bụ Chukwu Ị mana Chineke bụ Odogwu Ị ma na Chineke bụ Chukwu Ị mana Chineke bụ Odogwu Ị ma na Chineke bụ Chukwu Ị mana Chineke bụ Odogwu I kelenu Chukwu Nna Kelee ya, kelee ya Soromu ka anyị too Chineke Ezigbo chi, ezigbo chi Odogwu n'agha, Dike n'agha Chukwu Ọkemmiri naebu ogwe Ikuku ama n'ọkụ naere ere Chi ezigbo Chukwu Eze ndị eze niile Chi Chukwu ọma Daalụ eh, Chukwu naechere m o Daalụ eh, daalụ eh Mana Chineke bụ Odogwu Ọ bụ Jisos, ọ bụ Jisos Ọ dighi onye dị n'ụwa ka Gị

Download the sheet music

DAALU (NNA)

DAALU (NNA)

By Martins Asogwa and Obi...
Staff & Solfa
Igbo
47 pages
13 Downloads
FILM Songs FILM 2019 Anthems Motets Concert Celebrations
0 0

More lyrics you may want