DAALU (NNA) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
13 downloads
Added Sep 28, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 47 pages

DAALU (NNA) by Martins Asogwa and Obioha Ogbonna — Lyrics

Onye ọbụla soro mu kelee Chineke Onye ọbụla soro mu kelee Dinwenu, kelee Dinwenu Eh Chukwu anyị naefe dị mma Ọ meworo anyị ihe dị ukwu Eze ka Eze Ọ meworo anyị ihe dị ukwu daalụ Ọ Nna daalụ, ọ Eze daalụ Ọ Nna daalụ, ọ Eze Ọ bụ Chukwu kere ụwa niile nwa ya abịala M bụ ọ gaabịa ọzọ O nwere ihe Chukwu onye ọma meere mu oo Ihe ezinụlọ m apụghị imere m o Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Bulie ya elu, too ya too ya Bulie ya elu, bulie ya elu Too ya mma mma e Ị bụ Chineke Onye ọma mee Ị bụ Chineke Onye ọma mee
Read full lyrics

About DAALU (NNA)

"Daalu Nna" (Thank you, Father) is a grand, vibrant Igbo praise motet. It was composed for the 2019 F.I.L.M Festival, bringing together rich choral harmonies and traditional Igbo percussion instruments like the Ogene, Ishaka, Igba, Okpokolo, and Udu.

The piece opens with an invitation to join in thanksgiving ("Onye ọbụla soro mu kelee Chineke"), building into a majestic declaration of God's greatness. As the choir moves through the sections, the energy lifts, calling the congregation to exalt the Lord ("Bulie ya elu") and praising Him with powerful traditional titles like "Ọkemmiri na-ebu ogwe" (The great water that carries the bridge) and "Odogwu n'agha" (The mighty warrior).

With its driving rhythm and layered vocal parts, this anthem is perfect for festive occasions, grand thanksgiving processions, or choir concerts. It captures the exuberant spirit of Nigerian Catholic worship, where voices and indigenous instruments unite to give God the highest praise.