Full Lyrics
M hum, m hum, m hum, m hum,
Ndi beanyio o o,
Ndi beanyio o o,
Ndi beanyio o o,
Ndi beanyio o o,
Odiboeze
Kwekwe n'al'anyio
O si na eze
Anu mereanu
Agegbu ya o
Nkita mereanu
Agegbu ya o
Alika mereanu
Agegbu ya o
Ovukomereanu
Agegbu ya o
Nwaologbo mereanu
Agegbu ya o
Eze wetanu
K'egbue Duniya, duniya, duniya, duniya, duniya ewu tarapka n'ikpea
maghi ya a, duniya, duniya, duniya.
maghi ya a duniya duniya
duniya. M hum
hum, m hum, hum, m hum, hum, m hum, hum, m hum
Ndi beanyio,
Ndi beanyio,
Ndi beanyio,
Ndi beanyio.
K'unu matakwa
Nwee ndidi
tukwasiobi na
hum, m hum, hum, m hum, hum, m hum, hum, m hum
Ewuonyeze gara n'ubi nwa'gadi
Letaoka nwa'gadi maazozo
mana eze si na y'agaghi ekwe n'ewu tarapka n'ikpea
Chukwu Iwu obodo bu maka umu ogbenye
Chukwu Obu ya g'ekpeikpe na njedebe Ogbenye nuriwa