Full Lyrics
SECTION A (SOPRANO)
Agbọghọ gara ụkazị kpaa eriri eriri na alọ
Mu ajụọ ya oshiebe ole ya eburu aka n'isi n'ebe
Egwu anyị apụla ọgọ aiyeye
Egwu anyị apụla ọgọ aiyeye
SECTION B
Agbọghọ gara ụkazị kpaa eriri eriri na alọ
Mu ajụọ ya oshiebe ole ya eburu aka n'isi n'ebe
Egwu anyị apụla ọgọ aiyeye
Egwu anyị apụla ọgọ aiyeye
SECTION C
Agbọghọ akanerughị ala, eye
Gara ụkazị kpaa eririeriri eririeriri eriri
Eriri oh
SECTION D
Mu ajụọ ya oshiebe ole ya
Buru aka n'isi n'ebe Agbọghọ si ebee Ah
SECTION E (FINALE)
Aiyeye aiyeye aiyeye agbọghọ ndo!