Full Lyrics
Aga m esi gịnị kele ya o, aga m esi gịnị kele ya o
Aga m eji abịlị m ọtụọrọ ya mma mma
Aga m eji obi m ọtụọrọ ya mma mma
Kele nụ me ya, kele nụ me ya, b'Chineke ji m ela
Mana Jehova, mana Jehova
Mana Jehova pama pa, mana ka ya jim ukwu ya jim aru ya
Jimo a bumba by baby Jesus, a bumtaata ya mgbeni le
Buru Hallelujah buru, para Hallelujah para, aga m eburu Hallelujah
Hallelujah bugara Chukwu, aga m eburu Hallelujah bugara Chukwu
Chukwu Hallelujah bugara Chukwu, Hallelujah Hallelujah Hallelujah
Hallelujah bugara Chukwu, aga m eburu Hallelujah buru, para Hallelujah para aga m e
Bugara Chukwu Hallelujah, nye ya ekele nye
Bugara Chukwu Hallelujah, ye ji ye ye ye iye i ye
Ya otu mgbe nile, buke ya eku, bule eya
Bule ya eku, Chineke m o ị dị mma, ọkemmiri naebu ọ
Hallelujah Hallelujah Hallelujah, Chineke m o ị dị mma
Ugwu a naarịa atụ egwu, Chineke m o ị dị mma
Ị dị mma, ị dị mma, Chineke m o ị dị mma
Ị dị mma o, ị dị mma o, ị dị mma Chineke m o, Hallelujah
Buru ekele buru otuto, buru ekele buru otuto bugara Chukwu, a ga m e
Buru Hallelujah buru, para Hallelujah para, Hallelujah Hallelujah Hallelujah
Hallelujah Hallelujah ekele, Hallelujah otuto Hallelujah
Hallelujah bugara Chukwu, buru ekele buru otuto, buru ekele buru otuto
Hallelujah bugara Chukwu, buru ekele o Hallelujah, otuto Hallelujah
Bugara Chukwu, mana Jehova bume bu i, mana Jehova pama pa, mana ka ya
Jim ukwu ya jim aru ya, jimo a bumba by baby Jesus, a bumtaata ya mgbeni le
Hallelujah, Chukwu ị dị mma.