NARA AJA UMU GI by Emma Orji — Lyrics

Emma Orji Igbo Consecration Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN O Chukwu biko nara aja ụmụ Gị gọzie doo nara nụ ya gọzie nara nụ ya biko dịka isi nara aja Ebel O Chineke nara nụ ya dị k'onyinye Melkizedek biko Nna zite mmụọ nsọ Gị ka O bịa gbanwoo ha ka ha ghọọrọ anyị ahụ n'ọbara Kristi VERSE 1 Anyị ji obi dị ọcha dị umeala naebunyere Gị ha ihe onyinye anyị bịa VERSE 2 Anyị ji achịcha na mmanya O Nna k'anyị ji bịa VERSE 3 Biko Nna e lela anya na njọ anyị kama n'okwukwe ndị nke Gị nwere n'ebe I nọ VERSE 4 Aja anyị n'achụ bụ maka otito Gị n'ebe anyị nọ VERSE 5 Aja anyị n'achụ bụ maka ngọzi Gị maka mgbaghara Gị VERSE 6 Ajụkwala aja anyị biko nabata ya gọzie nụ ya ma gọzie ụmụ Gị

Download the sheet music

NARA AJA UMU GI

NARA AJA UMU GI

By Emma Orji
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Consecration Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want