NARA AJA UMU GI - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Emma Orji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

NARA AJA UMU GI by Emma Orji — Lyrics

REFRAIN O Chukwu biko nara aja ụmụ Gị gọzie doo nara nụ ya gọzie nara nụ ya biko dịka isi nara aja Ebel O Chineke nara nụ ya dị k'onyinye Melkizedek biko Nna zite mmụọ nsọ Gị ka O bịa gbanwoo ha ka ha ghọọrọ anyị ahụ n'ọbara Kristi VERSE 1 Anyị ji obi dị ọcha dị umeala naebunyere Gị ha ihe onyinye anyị bịa VERSE 2 Anyị ji achịcha na mmanya O Nna k'anyị ji bịa VERSE 3
Read full lyrics

About NARA AJA UMU GI

"Nara Aja Umu Gi" is a deeply reverent Igbo hymn that bridges the Offertory and the Consecration. The title translates to "Accept the sacrifice of your children," and the song carries a profound sense of awe as the choir leads the congregation in presenting their gifts. It is a piece that grounds the liturgy in the ancient traditions of the Church, explicitly calling to mind the acceptable offerings of Abel and Melchizedek.

When we sing this during Mass, the refrain serves as a powerful invocation. The lyrics ask the Father to send down the Holy Spirit to transform our humble offerings of bread and wine into the Body and Blood of Christ. The verses walk us through the physical act of bringing our gifts to the altar with pure and humble hearts, asking God to look past our sins and focus on the faith of His people. It is a solemn, moving choice for the Liturgy of the Eucharist, drawing everyone into the mystery of the altar.