Full Lyrics
REFRAIN
Eze m
Chineke mo
Okaka
Nna gbadata ki nara onyinye anyi o
Chukwu oma
VERSE 1
I meli ewe ledata anya n'oto Gi
I gaahu ihe afa anyi n'eweta Gi
biko nara ya biko Chineke
gi aja di nso biko nara
biko nara ma gozie onyinye o
VERSE 2
O bu n'aka uko gi eh
k'anyi n'achuny' aja di nso
biko nara ya biko nara ma gozie onyinye o