Full Lyrics
CHORUS
Otito diri Chineke n'elu kachalu, n'uwa
REFRAIN
Udo diri mmadu, ndi ihe ha naaso Chukwu.
VERSE 1
Anyi eto Gi, anyi ekwuputoruoma Gi;
Anyi ese kpuluru Gi, anyi edo Gi ebube;
Anyi ekele Gi n'ihi nnukwu ebube Gi;
Osebuluwa Chineke Eze nke eligwe;
Chukwu Nna Onye ji ike nile;
Onyenweanyi Jesu Kristi sotu Nwa Chineke muru.
VERSE 2
Dinwenu anyi bu Chukwu;
Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna;
Onye naekpochapu njo nke uwa meere anyi ebere;
Onye naekpochapu njo nke uwa nara aririo anyi;
Onye no n'aka nri Nna meere anyi ebere;
N'ihi na sogi di aso, sogi bu Dinwenu:
VERSE 3
So Ngi o Jesu Kristi;
Kacha di elu nyere Muo Nso;
N'ebube Chineke Nna;
AMEN
Amen, Amen, Amen, Amen;
Amen, Amen.