CHUKWUEMIKA by Eze, King. O — Lyrics

Eze, King. O Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Chukwu eeh, Chukwu eeh, Chukwu Nwa nọ n'oriri nsọ, Ọ nọ n'oriri nsọ Achịcha abụghịzi achịcha, mmanya wee ma buru ọbara ya, nwanne m biko bịa na Chineke dị omimi eeh N'ezie k'anyị jee, jeenu nara ya, nara ya Jesu nọzụanọzụ n'ibe achịcha, k'anyị jee Jeenu nara ya na Chukwu emika. [VERSE 1] Nri ọma ka ọ bụ K'anyị jeenu nara ya Chineke dị omimi eeh Ahụ n'ọbara ya K'onyer'anyị n'efu Chineke dị omimi eeh Chukwu emika. [VERSE 2] Ụmụazụ Jesu Gbakọrọ iri oriri Ọ dọrọ achịcha n'ọ gọziri iko nsọ Ọ buru ọbara ya Chineke dị omimi eeh Chukwu emika. [VERSE 3] Nsọ bụ nri dị oke ọnụ Aja dị nsọ ụkọchukwu chụrụ eeh Ido nsọ mgbanwe dị oke omimi Nri si n'igwe, nri ọma.

Download the sheet music

CHUKWUEMIKA

CHUKWUEMIKA

By Eze, King. O
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want