Chukwuemeka by Nwuba Frank Chukwuemeka — Lyrics

Nwuba Frank Chukwuemeka Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Chineke Nna m oh onye kere igwe n'ala, Ihe ọma I n'emere m oh ọnụ m apụghị ịkọchasi ya. CHORUS Ọ dị m ka nrọ Chineke ị meka. Chukwu emeka Chineke emeka Chineke m oh Ọkaka m oh ị mekara m oh, ihe I n'emere m oh ọ juru m anya Chineke m oh Onye ukwu I gba jiri igwe kpoo ya nkụ, Ọgwọ mgbe onye iri dibia. I meriri ọnwụ, zọpụta m oh Chineke emeka VERSE 1 N'ihem bere de k'I zọpụtara m oh Chineke, Aga m akọdị ole gha r'ole mmesọma Gị n'isi m oh. VERSE 2 Anam achọ nwa Chukwu nyere m nwa VERSE 3 N'ebem n'agụ akwụkwọ Chineke nyere m amamihe VERSE 4 Na mkpa m niile Chineke nọnyere m oh.

Download the sheet music

Chukwuemeka

Chukwuemeka

By Nwuba Frank Chukwuemek...
Staff & Solfa
Igbo
7 pages
3 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want