Full Lyrics
[FULL CHOIR]
Okike ker'uwa, Odemmin' beigwida, onye ngozi nwa David
Di ekele o me ka, aka mu di n'elu, Otito ka mu ji bia
K'anyi jee kele ya, nye abu otito, dike dike
Dikedike, dike jikere re, Omoo kachie, a gama kuru gi egwu
Onye ngozi, Ochi agha, lee n'onye nwe anyi
N'a chi n'igwe n'uwa, ebe a n'eme da m'obi e!
O bu eze ko bu, o bu eze, o ga chi eze igwe
Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe otito diri ya
Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe
Chukwu ebube nara na m'ekene anyi, Onye amara igwe
Chukwu Onyeafoma, Chukwu Onyengozi
Chukwu afoma, onye ngozi, Okaka
Chukwu oma a gama kuru gi egwu
[REFRAIN]
Chukwu oma a gama kuru gi egwu
[TENOR SOLO]
Eze kasie zeni he
Nwa David anyi ekele kwagi
Ofu mka uwa nya jiri si ugwo
Odu m'ui je dina ta kwa
Akw'oku kon'e tiwa aki Odogwu
Onyenwe akuwu gbawara chukwu
O di wa ra gbo gbo
Chukwu oma a gam'agbam'elegwu
[FULL CHOIR]
Ihe oma nke Chineke n'ime ndu mo onye m'a pughi kocha ya
Ihe oma nke Chineke n'imendu mo onye m'a pughi kocha ya bia lee
Amara chineke n'imendu mo ngozi ya baru'm ba n'isi mo
Kele ya kele ya maka n'o bu okaka