Full Lyrics Chukwu ka dibịa, ọ dịghị ihe nyịrị Gị n'omume, Chukwu ka dibịa, ọ dịghị ihe nyịrị Gị n'omume. Ọrịa n'adịghị ngwọta, Chineke n'agwọ ya na ntabianya, Chukwu ka dibịa, ọ dịghị ihe nyịrị Gị n'omume.