Full Lyrics
INTRO
Onye jịekwuru mo?
Onye jịekwuru mo?
Onye jịekwuru mo?
Ọ bụ Chukwu jịekwuru mo.
CHORUS
Enwerem Onyejiekwuru mo,
Chukw'obiọma Chukw'ikpenkwu m'ọtọ
Ọ jịekwuru mo.
VERSE 1
Ebekụọ m Gị gbadata
Chukwu nke mo, bịa kwuoro mo.
VERSE 2
Anya mmiri ejugo m'anya
Akwa arịrị ejugo m'obi,
Mana Chim nọ m nso, Ọ jịekwuru mo.
VERSE 3
Mkpụr'obim dere jụụ Chukwu jịekwuru mo,
Mmụọ m dere jụọ Chukwu jịekwuru mo.
VERSE 4
Ụwa niile gaajụba mo
Onye n'ekwuru gịo?
Agam ejir'ọñụ sị ha
Chukwu n'ekwuru mo.