Full Lyrics
[CHORUS]
Chukwu Eze abiago,
Odogwu Eze abatago o.
Chukwu Eze abiawo,
K'anyi je kele nu o.
[VERSE 1]
Kraist Chineke abiago,
Inye anyi ihunanya na olileanya.
Sitere n'Oche eze udo ya,
Gbadata n'uwa kpiriti ri.
Obibi Kristi ewetere l'anyi,
Obioma na anwuli eh.
[VERSE 2: TENOR SOLI]
Chukwu Eze abiago,
Okpara Eze Udo.
Onye biara ikwusi mwute anyi,
Oku ya na chabie ihe ndi ojoo.
[REFRAIN]
Obiago, obiago.
[VERSE 3]
Obiago eh, obiago eh.
Obiago, obiago.
Obiago eh, obiago Chukwu Eze.
Abiago eh, obiago eh.
[DUET]
Chukwu Eze dike.
Onye biari me uwa ulo bibi ya.
Onye biari kpocha pu mmehie ri anyi.
Obiago, obiago.
Nwa Devidu, Nwa Chineke.
Nwa Chukwu.
[LAST CHORUS]
Chukwu Eze abiago,
Odogwu Eze abatago o.
Chukwu Eze abiawo,
K'anyi je kele nu o.