Full Lyrics
[INTRO]
O, k'ike ker'uwa ọdọ mmiri belsaida
Onye ngọzi nwa David ekele o me ha
Akam udi n'elu otito ka mụ ji bịa
K'anyi jee kele ya nye abụ otito
Dike dike Chukwu nye ya ewo ewo ewo
Dike dike dike jikerere ọmụụ kachie a
Gama kụrụ gị egwu onye ngọzi ọchiagha lee
Onye nwe anyị n'achi n'igwe n'uwa
Ebe n'eme da m'obi e!
Ọ bụ eze k'ọ bụ ọ bụ eze igwe
Chukwu ebube na na na na ekele diri ya
Kene anyi onye amara igwe otito diri ya
Chukwu ebube na nara nara kene anyi
Onye amara igwe Chukwu ebube na nara nara n'e kene anyi
Onye amara igwe Chukwu onye afọma
Chukwu onye ngọzi Chukwu afọma onye ngọzi ọka
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
[REFRAIN]
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
O Chukwu oo dike dike dike n'ikerere mo
Onyenwe m aka kụwara chukwu aka
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
[TENOR SOLO]
Eze kasie zeni he
Nwa David anyị ekele kwagị
Ofu m ka ụwa nya jiri si ụgwọ
Odu m'ụi je duna ta kụwa
Akw'ọ kụ kọn'e tiwa a kị oobgwụ
Onyenwe m'ụkwụ gbawara chukwu aka
O ji wa ra gbo gbo
Chukwu ọma a gam agba m egwu
[VERSE]
Chukwu ọma a gam akụrụ gị egwu
Ihe ọma nke Chineke n'ime ndu m o
Ọnụ m apụghị kọcha ya
Ihe ọma nke Chineke n'ime ndu m o
Ọnụ m apụghị kọcha ya
Ya bịa lee amara Chineke n'ime ndu m o
Ngọzi ya baruba n'isi m o
Ke he ya ke he ya maka n'ọ bu ọkaka