Full Lyrics
[CHORUS]
Immanuel abiago,
Nwa e gburu amuma ya abiago, o bia gi
Zoputa wanyi, ya bu Mezaya anyi uwa nenu,
N'Immanuel abiago, Immanuel! go!
[VERSE 1]
Nwa Chukwu nee nu na o biago,
Immanuel abiago n'uwa anyi.
O ganwu ma teta n'oge ikpazu,
Maka nzoputa anyi Immanuel.
Nee nu Mezaya, nee nu na o biago,
Immanuel abiago, Immanuel!
[VERSE 2]
Nyenu ya oledo, nyenu ya mgbisi oma,
Nyenu ya oledo, nyenu ya mgbisi oma,
Na o bu Chukwu, Chukwu nyere anyi Immanuel,
Chukwu nyere anyi Immanuel!
[CODA + REFRAIN]
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel a biago n'uwa eh!
Immanuel! eyeh! ah Immanuel!
Immanuel! eyeh! ah Immanuel!
Immanuel ekene diri gi,
Nwa Chukwu anyi si gi nnoo!
Otito n'oji jamma diri gi Mezaya,
Immanuel! eyeh! ah Immanuel!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel abiago n'uw'anyi eh!
Immanuel a biago n'uwa eh!
Immanuel abiago!!!