Full Lyrics
REFRAIN
Christmas abiago
Ihukwu emegora njo
Amanyonyo zoputa amur' anyi
O tunwa ana ya bi mmanuel
Nwata busomma nwa chineke abiago
Okpara chinek' abiago kanyi nur'a
VERSE 1
Eh kanyi jee nuna betlehem
Eb'a mur'a nyi eb'a mu ranyi nwakanwa
N'obodo Judea ka muru ya
VERSE 2
O lue bube mego
Omere na betlehem Emmanuel abiago
We kwere nankwabiago
Emmanuel onye nzoputa nyi abiago
VERSE 3
Ndi muozi na nu ri
Na eze k'eza biago kanyi nuri ba nu
Kristi abiago
O biago zoputa nyi nan jo