Full Lyrics
REFRAIN
Christi Dinwenu Ukochukwu ebebe
na ehunye achicha na mmanya
di ka Melkisedek.
VERSE 1
Dinwenu gwara Nnam ukwu noduala n'akanri m
Agam edote ndi iro gi n'okpurukwu gi.
VERSE 2
Onyenweanyi gaesi na Zion zite mkpanze nke ike gi
Chiwa ochichi n'etiti ndi iro gi.
VERSE 3
Eze site n'ubochi amuru gi n'elugwu di nso
Tupu Chi efo esirim n'afo m muta gi.
VERSE 4
Onye nwe anyi nuru iyi amaghe aghari
I b'ukochukwu ebebe di ka Melkisedek mgbe ochie.