Full Lyrics
INTRO
Ọgịnị kam g'eji nụ kele gị o, Chukwu mo?
REFRAIN
Ị zara mo mgbe m kpọrọ gị eh!
VERSE 1
Naranụ ekele nọ, n'obi ọma gị o
CHORUS
Butenụ egwu ogene k'anyị jee n'alta ya.
Butenụ onyinye d'iche iche, k'anyị jee be Chukwu o
Chukwu zara mo, Soronụm kelenụ ya o!
Chi zara mo mgbe m kpọrọ ya, kpọrọ ya eh!
VERSE 2
Mgb'ebili mmiri nk'ụwa n'ebugharị mo!
Okifufe fere mo, Oyi mara mo, ma Lee!
VERSE 3
Ih'onyinye kacha nma kam ji bịa n'iru gị o!
Onyinye si n'obi, ọbụ ya n'adịnụ gị nma, daalụ o!