Full Lyrics
VERSE 1
Ọ gịnị ka m gaeji nu kele Gị o Chukwu m o?
REFRAIN
Ị zara m o mgbe m kpọrọ Gị eh!
Nara nyekele m o, n'obi ọma Gị o
Ị zara m o mgbe m kpọrọ Gị eh!
Butenu egwu ogene
CHORUS
K'anyị jee n'altar Ya
Butenu onyinye dị iche iche, k'anyị jee be Chukwu o!
Chukwu zara m o, soronụ m kelenụ Ya o!
Chi zara m o mgbe m kpọrọ Ya eh!
VERSE 2
Mgbe ebili mmiri nk'ụwa n'ebugharị m o!
VERSE 3
Ihe onyinye kacha nma ka m ji bịa n'iru Gị o!
VERSE 4
Onyinye si n'obi, ọ bụ ya naadịnụ Gị nma, daalụ o!