CHIZARA M by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[VERSE 1] Ọ gịm kam gaejinu kele Gi o Chukwu mo? Kpọrọ gị eh! Nara ma ekele mo. [REFRAIN] Ị zara mo mgbe m kpọrọ gị eh! n'obi ọma Gi o. [CHORUS] Bute nu egwu ogene, K'anyi je n'altar Ya, Bute nu onyinye d'iche iche Chukwu o! Chukwu zara mo, sọ nụ mụ ke onye Ka nyọ ka ka kpọrọm kara kpọrọm kara kpọrọrọm! [VERSE 2] Mgbe ebili mmiri nk'uwa n'ebughari mo! Kpọrọ Ya eh! O k'ifufe fere mo, oyi mara mo, ma lee! [VERSE 3] Ife onyinye kacha nma kam ji bia n'iru Gi o! Onyinye si n'obi, n'adị nụ Gị mma.

Download the sheet music

CHIZARA M

CHIZARA M

By JUDE NNAM
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want