CHIZARA M by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ogini ka m g'eji nu kele Gio, Chukwu mo? REFRAIN I zara mo mgbem kporo Gi eh! Naranu ekele mo, n'obi oma Gio. I zara mo mgbem kporo Gi eh! CHORUS Butenu egwu ogene, k'anyi jeen' altar Ya. Bute nu onyinye d'idi ch'iche, k'anyi jee be Chukwuo! Chukwu zara mo, oronu m kelenu Ya o! Chi zara mo mgbem kporo Ya, eh! VERSE 2 Mgbe ebili mmiri nk'uwa n'ebughari mo! Okifufe fere mo, oyi mara mo, ma ee!... VERSE 3 Ihe onyinye kacha mma ka m ji bian' iru Gi o! Onyinye si n'obi, o bu ya n'adinu Gi mma, daalu o!

Download the sheet music

CHIZARA M

CHIZARA M

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want