CHINONSO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ee! Oo! Onye onyinye ka Chineke nk'eligwe bụ. Akpa m nile, Chi m mazuru ha. Ọdịgh'ihe m g'achọ n'el'ụwa, eh! Chukwu nọ nsọ! Ngị nwa Chineke, onyinye dị ukwu, onyinye dị asọ, onyinye dị nma, bịa nye Y'ihe dị nma n'o ruru Ya. Eeh! Ooh! VERSE 1 Ọ gịnị ka m g'e ji kelee Gị o Chukwu mo? Aga m akụrụ Gị nkwa, tiere Gị egwu ọjọlị ma!... REFRAIN O bim, dere juu atụl'egwu. Dere juu n'ọ bụ Ony'ama. Dere juu, atụl'uche. Dere juu, Doo biko dere juu, Chukwu nọ nsọ. Ee! VERSE 2 Ih'ọma nile si n'aka Gị, ngọzi nile si n'aka Gị bịa. Ọdịgh'ihe kọrọ n'ụlọ Gị o,... VERSE 3 Agaghị m eme nganga n'ir'ọrụ ọma, sọọ ngọngọ n'ij'ozi ọma. Ngọzi m n'echere m gb'adịgh'anya.

Download the sheet music

CHINONSO

CHINONSO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Offertory Hymns Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want