Chinemezu by Ekwem Lilian — Lyrics

Ekwem Lilian Igbo Hymns Offertory Hymns Prayer Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara ekele m o Eze Nara otito m o Bụ Chinemezu Ị n'emezu nkwa I kwere n'obi Gị REFRAIN O nara ekele n'oji jamma Imela VERSE 1 Ihe ọma ị naemere m o Chineke Ọnụ m apụghị ịkọcha sị m M gaeji gịnị wee kele Gị K'o wee zuoro Gị Chi m a mkpa m o Ị naegboro m mkpa m o Bụ Chinemezu Ị naemezu nkwa I kwere n'obi Gị VERSE 2 Di ọma m nwere Nwunye m nwere Ụmụ a ka m nwere Si n'aka Gị Ya ka m jiri gbara egwu ekele Bịa n'ihu Gị VERSE 3 Ego I nyere m o Ahụ ike I nyere m o Ha bụ mmezu nkwa Gị n'isi m o Nara otito Imela VERSE 4 Ndụ I nyere m o Akụnụba I nyere m o Ha bụ mmezu nkwa Gị n'isi m o Nara ekele Imela VERSE 5 (OSTINATO) Odogwu emezugo nkwa o N'emezu nkwa o O mezuola nkwa I kwere m o SOLO Chineke m o Nara ekele Nara otito N'oji jamma Ekele dịrị Gị Chukwu okike Onye ọma m o O lori ihe l'orenyi Ekwueme Chukwu okike Nara ekele m jiri bịa Onye ọma

Download the sheet music

Chinemezu

Chinemezu

By Ekwem Lilian
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Hymns Offertory Hymns Prayer Celebrations
0 0

More lyrics you may want