Full Lyrics
REFRAIN
O n'emere m nma
O n'emere m nma nma
Kedi'hem g'enye
Ezi Nna mo Ony'obi oma
Aga m'aja ya nma
A ga m'aturu ya nma nma
Ihe Chin'emere mo
Onu m'apughi ikochasi
I mana Chineke Nna
bu Ya bu Chi n'emere m nma n'eziokwu
VERSE 1
O bu I n'aju m'onye nyere m ndu mo
Onye nyere gi ee
I n'aju m'onye nenye mu ahuike
Ahuike nkinwere Onye nyere gi ee
I mana Chineke Nna bu Ya bu Chi n'emere m'ih'oma
VERSE 2
O bu I n'eje ejee I n'abata
Onye n'echebe gi de
N'onya nile, nke ekwensu n'agba
Bu onye n'eche be gi n'ihembere de
I mana Chineke Nna bu Ya bu Chi n'emere m'ih'oma
VERSE 3
O bu O b'onye kere anyanwu na onwa
Ma kee kpakpando nile
Onyere maduechiche na ihe nile n'uju
Nwannen so mu kele Chineke mo
I mana Chineke Nna bu Ya bu Chi n'emere m'ih'oma