CHINEKE ONYEOMA by Paul Ikeanya Orji — Lyrics

Paul Ikeanya Orji Igbo Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Kele Chineke ja ya mma, kele, I dimma eh. Onye ker'uwa onyeoma, onyeoma, onyeoma. VERSE 1 Kele diri Gi Nna, soro num tobe ya, Imela, tobe nu Chineke. VERSE 2 Anyi n'ekele Gi Nna, k'anyi ja ya mma, Imela, bunye ya onyinye. VERSE 3 Anyi g'eji gini kele Gi, Eze igwe bi, Bu otito na nsopuru diri Gi, Eze daaluo. VERSE 4 Ihunanya Chineke kasi akasi, Eze uwa Chineke daaluo, Imeka. VERSE 5 Nara onyinye umu Gi n'enye Gi, Nara aja anyi n'echunye Gi. VERSE 6 Onyinye nwa nwayadu ka anyi n'ebunye Gi, Nara ya ma gozi kwa anyi.

Download the sheet music

CHINEKE ONYEOMA

CHINEKE ONYEOMA

By Paul Ikeanya Orji
Solfa
Igbo
1 page
8 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want